Onye Nwetere Oji

Onye Nwetere Oji

Mar 18, 2025

image

Onye nwetere Oji

na agba mbọ ndú

maka na ebe Oji si abịa

ka ndú sị agha.

Onye nwetere Oji

na akpọ ihe ọma oku

maka ebe ówụlà Oji biara

Ka ihe ọma na aputa ife.

ya kam ji asoro gí oji

iji anabata unu bem.

Ti piace questo post?

Offri un caffè a IgboPoetry

Altro da IgboPoetry