Maka Ndi Si Na Mu Ezughi oke

Maka Ndi Si Na Mu Ezughi oke

Mar 29, 2025

image

Agwo enweghi ukwu

mana ona esi ebe obi

agah ebe oga achota nri.

Nne aturu na enwe agba agba anya

Maka okaghi egbe ahu ihe tere aka.

Ihe enyere ofu onye

anaghi awucha ihe aga enye onye ozo

Onwenu Ekego

nke onye ketere

Ojide

Ihe aga na ekwuzi bu

Ihe onye meputaraimage

Ti piace questo post?

Offri un caffè a IgboPoetry

Altro da IgboPoetry